Jeremiah 48:34


34“A na-anụ ụda iti mkpu akwa ha
site nʼobodo Heshbọn ruo Eleale, na Jehaz.
A na-anụkwa ya site na Zoa ruo, ọ bụladị obodo ndị dị anya, dịka Horonaim, na Eglat Shelishiya.
Nʼihi na mmiri niile nke Nimrim ataala.
Copyright information for IboBIU